BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Aguleri na Umuoba Anam: Ndị ọnụ na-eru n'okwu etinyela anya n'ọgbaaghara dapụtara n'etiti obodo abụọ ahụ
Akụkọ maka ọgbaaghara dapụtara n'etiti obodo abụọ a na-akpọ Aguleri na Umuoba Anam dị n'Anambra steeti nke butere ụda egbe ji ada aghara ghara.
Peter Obi akatọla njide ndị otu 'Obidient Movement' n'Akwa Ibom state
Akụkọ maka ndị 'Obidient Movement' ndị uweojii jidere n'Akwa Ibom steeti nakwa ihe Peter Obi kwuru maka ya.
Carter Efe na Speed Darlington: A kụọla Akpị den dere dem
Carter Efe emeriela Speed Darlington n'asọmpi Ọkpọ ha kụrụ n'ụbọchị Tọzde.
Anyị napụtara mmadụ 10 anyị hụrụ ebe ndị ojiegbe tọọrọ ndị njem – Ndị uweojii Imo Steeti
Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii Imo Steeti bụ Henry Okoye kwuru na ndị njem ahụ a tọọrọ gụnyere ndị ntoroọbịa na-efe ala nna ha nakwa ndị ọzọ, bụ ndị si Ibadan dị n'Oyo Steeti na-aga Uyo dị n'Akwa Ibom Steeti nakwa Bende dị n'Abia Steeti.
Nigeria Independence Day: Ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ Tinubu kwuru
N'ozi ọ gbasara n'ụtụtụ Tọzde, Onyeisiala kwuru sị, na Nigeria agabigala nnukwu ihe isi ike mana ugbua ọ kwurula chịm na-aga n'ụzọ doro anya.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 02, 2026, Duration 1,07
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde, Ọktoba 02, 2026.
Dangote ga-amalite ịrụ ụlọọrụ mmanụ agbịdị ijeri dọla 16 ọhụrụ na mba Kenya
Ụlọọrụ Dangote Refinery a na-eme atụmatụ ya ga-ewe ego ruru ijeri dọla iri na isii ($16b) iji arụpụta ma bụrụkwa nke ga na-eshipụta mmanụ ruru barel narị puku asaa (700,000) ka ụbọchị ma ọ bụrụ na a rụchaa ya n'afọ 2030.
Ebubo asambodo adịgboroja bụ nkata ndị iro m kpara - Uche Nnaji
Mparịtaụka BBC Igbo na Uche Nnaji bụbu minista na-ahụ maka Sayesị na Tekịnụzụ nwere ebe kọwara etu iji asambodo adịgboroja arụ ọrụ.
Agara m tụọ ndụ mmanụ -Onyeisiala Bola Tinubu
Onyeisiala Bola Ahmed Tunubu alọtalata Naijiria dịka ọ nọchara otu ọnwa na mba ofesi.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































