Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Mgbe e biputara ya

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ
Gafee Vidio ma gaa n’ihu

Vidio

  • Ihe ndị uweojii na osote gọvanọ Anambra Steeti gwara ndị Aguleri na Umuerim
  • Ihe mere ọtụtụ mmadụ alụbeghị di maọbụ nwunye - Kingsley Okonkwo
  • Ndị uweojii Naịjirịa
  • Obodo Nneato dị n'Abia steeti
  • Etu ọnọdụ dị na Portharcourt dịka idemmiri na-akpa mkpamkpa n'ebe ahụ
  • Uche Nnaji
  • Foto Gọvanọ Charles Soludo na nwunye ya Nonye Soludo
  • Ebe a hụrụ okporo isi ndị ahụ
  • Foto otu nwaanyị na-ekiri kere agwa na-acha ọbara ọbara n'isi ya
  • Alex Onyia bụ onye hiwere asọmpi 'South-East Mathematics Olympiad'
  • Ndị BBC gbara ajụjụ ọnụ
  • Ọ bụ m na-ahazi ejiji di m - Nwunye Olu of Warri
  • Eze ndị Warri na nwunye ya
  • Etu ọrụ idozi akwammiri 'Niger Bridge' a kwụ ugbua
  • Nwaanyị ji akụkpọahụ anụ e ji arụpụta akpụkpọ ụkwụ ma yiri uwe na-acha ndụ ndụ
  • Donald Duke ji ọkọlọtọ People's Redemption Party (PRP) azọ ọkwa onyeisiala Nigeria na ntuliaka na-abịa n'afọ 2027
  • Foto gosiri Aliko Dangote bụ onyeisi ụlọọrụ na-arụpụta mmadụ mgbịdị na Naịjirịa oge ụlọọrụ ahụ malitere ire oke ha n'ụlọ azụmaahịa NGX
  • Ogbugbu ụmụnwaanyị na-arị elu na Saụt Afrịka
  • Ihe ụwa bịara dịịrị m mfe oge m lụrụ nwunye anọ
  • Eserese na-egosi onyeisiala Bola Tinubu, Atiku Abubakar na Peter Obi n'elu ọkọlọtọ Naịjirịa

Akụkọ akachasị gụọ