Ogadagidi, Pete Edochie alaala mmụọ

Pete Edochie
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Pete Edochie, onye a ma ama na-eme ihe ejije nollywood, alaala mmụọ.

Ezinụlọ ya kwupụtara maka ọnwụ ya ma kwuo na ọ nwụrụ n'elekere 12:30 nke ụbọchị Wenezdee ka ọ gbachara afọ 79.

Ha sịrị na o nwere ọrịa prostate cancer.