Nelson Mandela: Chọpụta ma ị maara ihe niile gbasara ya

Nelson Mandela
Nkọwa foto, A mụrụ Nelson Mandela n'ọnwa Julaị 18 n'afọ 1918
Mgbe e biputara ya

Taa ka Nelson Mandela gbara afọ 100 ma ọ bụrụ na ọ dị ndụ.