Ahmed Usman Ododo emeriela ntuliaka Kogi steeti

Ebe foto si, Ahmed Usman Ododo
Ngalaba Inec akpọpụtala aha Ahmed Usman Ododo dịka onye meriri ntuliaka ọkwa Gọvanọ Kogi steeti.
Ododo ji vootu 446,237 were rite mmeri a ebe onye so ya n'azụ bụ Muratala Yakubu Ajaka nke SDP ritere vootu 259,052 ebe Dino Melaye nke PDP nwetara 46,362.
Lee ihe ngụkọ na-ekwu
Ndị debanyere aha: 1,932,474
Ndị nwere ikike ịtụ vootu: 794,500
Vootu a tụrụ dị mma: 782,289
Vootu ndị agbajọrọ: 9,601
Vootu nnile a tụrụ: 791,890

Ebe foto si, HTTPS://MURTALAAJAKA.COM.NG/ABOUT-MURTALA-AJAKA/










