Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a : Harry na Lọọlọ Meghan ekelela ụwa

  2. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Trump na Jong-Un a ga-ezukọ?

  3. Akụkọ kachasị n'abalị a: Ipob chọrọ ịtinye aja na garị Ọhaneze

  4. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a

  5. Akụkọ kachasị taa: Nọt Koria chọrọ ịgbaha ọgbakọ ha na Amerịka

  6. Akụkọ kachasị taa: Okonjo-Iweala 'A gaghị m emechi ọnụ maka mpụ'

  7. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Palestine ga-eme ngaghariwe

  8. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ronaldo ọgbakeela?

  9. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ndị Bishọp Katọlik ehiwela ngagharịiwe

  10. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Mmadụ 26 anwụọla maka referandum

  11. Akụkọ kachasị n'abali: Igbo gbata akwụkwọ ntụliaka - Uche Ogbuagu

  12. Akụkọ kachasị n'abalị a: Serena Williams agaghị asọmpi Italian Open

  13. Akụkọ kachasị taa: A tọpụla onye Jamini a tọrọ

  14. Akụkọ kachasị n'abalị: ọgbaaghara dị na Delta steeti

  15. Akụkọ kachasị n'abalị: Cardiff city abaala Premier Lig

  16. Akụkọ kachasị na mgbede a: Mee 30 bụ ụbọchị ncheta Biafra

  17. Akụkọ kachasị n'abalịa: Akpaghị maka Biafra

  18. Akụkọ kachasị na mgbede a: Zionists sị ụmụ Igbo lọta ụlọ

  19. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Chukwu ga-ekpe ndị chịrị Naịjirịa ikpe

  20. Akụkọ kachasi n'ụtụtụ a: CAN jisike akwado nghagharị iwe