Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ipob akatọọla ICC maka ịkpọ Buhari oku

  2. Akụkọ ndị dị mkpa

  3. Akụkọ kachasị mkpa na mgbede a

  4. Akụkọ dị mkpa n'abalị a: Buhari ekwela ndị Naija Delta nkwa pụrụ iche

  5. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Atletico etiela Arsenal mmonwu

  6. Akụkọ dị mkpa n'abalị a: Gọvanọ Samuel Ortom nke Benue Steeti awụfela PDP

  7. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Flying Eagles enweela nnukwu mmeri maka AFCON

  8. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ihe onyonyo egosila onye nchịkọta bọọlụ Naịjirịa ka ọ naara ego

  9. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: CAF na-ajụ ihe mere Afrịka emeghị nke ọma n'Iko Mbaụwa

  10. Akụkọ ndị dị mkpa ugbua:Ọkụ erepiala mmadụ 74 na Greece

  11. Akụkọ kachasị n'abalị a: Atiku chọrọ ịzọ ọkwa onyeisiala n'okpuru PDP n'afọ 2019

  12. Akụkọ ndị dị mkpa n'ịchafụ

  13. Akụkọ ndị kachasị taa: Erighị nri abalị n'oge na-ebute ọrịa kansa

  14. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: A ga-amatazị Israel ka mba ndị ofufe Jew

  15. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Enwebeghị onye mere mkpesa maka ebubo e boro Adeosun - Uweojii

  16. Isi akụkọ mere taa: Mmadụ 20 ka na-efu na idemmiri Katsina steeti.

  17. Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ọchịchị akaike abatala Naịjirịa - Ohaneze

  18. Nkwado Ngige atọgbuola Fayose

  19. Akụkọ dị mkpa na mgbede a: Ndị ụlọomeiwu Imo nwere nzụkọ ịchụda Madumere

  20. Akụkọ ndị dị mkpa n'ịchafụ