Etu nwoke meriri ọrịa Ebola si laghachi sonye n'ọrụ ịzọputa ndụ

Aha onyonyo, Nwoke meriri ọrịa Ebola, laghachiri sonye n’ọrụ ịzọputa ndụ
Etu nwoke meriri ọrịa Ebola si laghachi sonye n'ọrụ ịzọputa ndụ
Mgbe e biputara ya

Dr Kasereka Raymond na-arụ ọrụ na Butembo, na mpaghara Ugwu Kivu na mba DR Congo.

Mpaghara ahụ enweela ihe karịrị mmadụ 1,400 nwụrụ n'ihi ọrịa Ebola kamgbe ọnwa May 2026.

O so na ndị gbakerela n'ọrịa ahụ.

Dr Kasereka butere nje Ebola dịka ọna-enye aka ịgwọ ndị butere nje ahụ.

Cheta na mba DR Congo na-ebu agha megide mfesa ọrịa Ebola nke kacha njọ kamgbe mba ahụ.

Ihe karịrị mmadụ 11,000 ebutela nje Ebola kamgbe ọnwa May 2025