O nwere mgbe echiche igbu onwe m batara m n'isi - Diekoloreoluwa Afolayan

Aha onyonyo, O nwere mgbe echiche igbu onwe m batara m n'isi - Diekoloreoluwa Afolayan
O nwere mgbe echiche igbu onwe m batara m n'isi - Diekoloreoluwa Afolayan
Mgbe e biputara ya

Diekoloreoluwa Afolayan bụ nwa onye na-ahazi ejije bụ Kunle Afolayan akọwaala ụdịrị mmegbu ọ gabigara n'aka ndị mmadụ nke mere o jiri chọrọ igbu onwe ya.

Na mkparịtụka ya na BBC nwere, Diekoloreoluwa kwuru na ọ na-anatala ọtụtụ mkpagbu n'aka ndị mmadụ nke mere ka ọ chọrọ igbu onwe ya.

"Ọ bụ m hiwere ụlọọrụ ITGlow na-agbasa ozi banyere nsogbu ahụike uche. Mmekpa ahụ 'bullying' mere m malite inwe echiche igbu onwe m. Ana m ekwu ihe a maka na achọrọ m ka onye ọzọ nụ ya."