Etu ụmụafọ Nigeria si nwete oche ọchịchị n'ụlọomeiwu mba America

Aha onyonyo, Etu ụmụafọ Nigeria si nwete oche ọchịchị n'ụlọomeiwu mba America
Etu ụmụafọ Nigeria si nwete oche ọchịchị n'ụlọomeiwu mba America
Mgbe e biputara ya

Ụmụafọ Nigeria karịrị mmadụ iri nwetere oche ọchịchị ịnọchiteanya mpaghara America dị iche iche n'ulọomeiwu mba ahụ dịka Maryland, Texas, Washington DC, Pennsylvania, Georgia na ebe ndị ọzọ.

Ụfọdụ ndị a gụnyere;

Will Jawando, Junior Ezeonu, Oye Owolewa, Carol Kazeem na Segun Adeyina bụ ndị zọrọ ọkwa ọchịchị n'aha otu Democratic Party.

Cheta na mba America mere ntuliaka n'ụbọchị Tuzde 3 Nọvemba 2026 iji họpụta ndị omeiwu ha nke gụnyere ndị Sineti na ndị ụlọnnọchiteanya.

Kirie ya n'uju.