Off Cycle elections 2023: Diri ekelela ndị Bayelsa maka mmeri ya
Ntuliaka ọkwa Gọvanọ na Kogi, Bayelsa na Imo steeti ka o si aga.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Chimezie UcheAgbo, Uche Akolisa, Ikechukwu Kalu, Chukwunaeme Obiejesi and Jessica Nwankwo
Ndị Eze ọdịnala na ndị ụkọchukwu ekwuola ka a wụchie ndị na-akwado ịkpaoke agbụrụ
Nnamdi Kanu agbaala akwụkwọ ka gọọmenti kwụsị ikpe ya maka enweghị ikike
Ọ bụ gịnị na-esere ndị nna na ndị ntorobịa Ọhanaeze Ndigbo?
Igbo History: Ndị Igbo sị na ha abụghị Igbo na ihe kpatara ya
Ndị nkwado Donald Trump akatọọla Tim Walz
Gịnị mere egbe ji ada aghara aghara n'Imo steeti?
Kamala Harris na ndị ọzọ nwereike ịnọchi anya Joe Biden n'ịzọ ọkwa Onyeisiala Amerịka
Ugwọọnwa opekatampe N70,000 enweghi ebe ọ ga-eruru anyị - Ndị ọrụ Bekee
Ọ dịzi Gọvanọ Uzodimma n'aka ikpebi ma ọ ga-achụ Ọkaikpe Ukwu Imo Steeti - Ndị omeiwu
A nwụchiela onye a ma ama maka ebubo idina ụmụakwụkwọ FUTO n'ike
Ihe anyị ma maka Thomas Crooks bụ onye nwara igbu Donald Trump
Nnwereonwe Okpuruọchịchị ga-ebupụrụ anyị ibu arụ - Ndị gọvanọ
Onyeisi ndị uweojii na Kenya agbaala arụkwaghịm
Ndị a ma ama na-azọ ọkwa Onyeisiala mba Ghana na ndị osote ha
Nnamdi Kanu ahapụghị okwu nnwereonwe Biafra, ọ ga-agba ụtụ n’ụlọmkpọrọ - Primate Ayodele
Afọ 25 ọchịchị onyekwuoucheya: Kedụ ebe ndị ji ọgbọ n'afọ 1999 nọ ugbua?
Ahọpụtala Massoud Pezeshkian dịka onyeisiala Iran

Ebe foto si, Reuters
Ahọpụtala Massoud Pezeshkian dịka onyeisiala ọhụrụ nke mba Ịran dịka o merichara Saeed Jalili nke otu Conservative.
Okwe ntụliaka ahụ gosiri na Pezeshkian nwetara pasenti vootu iri ise na atọ na ụma atọ (53.3%) iji merie Jalili nwetara pasenti vootu iri anọ na anọ na ụma atọ (44.3%) nke ọnụọgụ vootu karịrị nde iri atọ (30m) a tụrụ na Ịran.
A haziri ntụliaka ahụ dịka onye bụbu onyeisiala Iran bụ Ebrahim Raisi nwụrụ na mkpọka ụgbọelu helikọpta n’ime ọnwa Mee.
Pezeshkian gbara afọ iri asaa na otu (71) bụụrụ dọkịta na-awa obi nakwa onye omeiwu Ịran tupu ahọpụta ya dịka onyeisiala.
O kwere nkwa na ya ga-eweta udo na ịdịnootu ma hụkwa na Ịran kwụsịrị iwezuga onwe ya iche na mbaụwa.
Ihe mere ndị ndu Ọwụwa Anyanwụ ji akpọ oku ka a tọhapụ Nnamdi Kanu
Nsogbu nchekwa, Nnamdi Kanu na ihe ndị ọzọ Gọvanọ ọwụwa anyanwụ kpara na nzukọ ha
