Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ihe mberede okporoụzọ ataala isi otu onye n'Enugu Agidi

  2. Ihe isii ị maghị maka Nicki Minaj

  3. Edward Onoja bụzị osote Gọvanọ Kogi steeti

  4. Isaac Promise, ọgba bọọlụ Naịjirịa, alaala mmụọ n'afọ iri atọ na otu

  5. Weah bịara zute Buhari

  6. 'Ihe mere Ekweremadu bụ ịdọ ndị osu imi aka na ntị'

  7. A zọpụtaala ndị mba Turkey mmadụ anọ a tọọrọ

  8. Gọọmentị a kpụrụ afọ n'ala na mwulite ndụ ndị mmadụ - Aisha Buhari

  9. 'Ọkụ gbapịara ahịa mgbuka n'Uwelu, Benin metụtara ewu na ọkụkọ'

  10. CAN esepụla aka ha n'okwu Fatoyinbo

  11. Infantino ga-eji ọgbọ agba nke abụọ ya dịka onyeisi Fifa

  12. Asambodo mmeri 25 anyị napụtara karịchara na nke ndị APC - Inec

  13. 'Egbuola isi mmiri ndị mere 'coup' n'Ethiopia

  14. Ebughi m 'mace' gbaa ọsọ kama ha kpara nkata ịchụ m n'azụ - Acho Ihim

  15. Kwụọ m nde 500 ma ọ bụ i chebiri m n'ụlọikpe - Atiku

  16. Na i mere nkeọma na Jamb apụtaghị na ị ga-aba Mahadum - Mahadum Lagos

  17. Osote onyeisi ụlọomeiwu Imo agbaala arụkwaghịm

  18. E kposaala ndịisioche okpuru ọchịchị 27 n'Imo steeti

  19. Man City anarala Burnley ube racha

  20. Ọkụ erepiala elu ụlọụka Notre Dame Cathedral na mba France