Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Etu Buhari, Neymar, Mbappe, Ronaldo na ndị ọzọ si akwanyere Pele ugwu

  2. Ọgbaa bọọlụ ama ama bụ Pele anwụọla

  3. World Cup Final 2022: Gịnị ka uwe ojii Emir Qatar yinyere Messi pụtara?

  4. Argentina ebuliela iko mbaụwa 2022

  5. Lee ihe anọ Naịjirịa kwesịrị ịmụta n'aka Morocco n'iko mba ụwa nke afọ a

  6. Qatar world cup: Nchikọ Akụkọ Iko Mbaụwa Pụrụiche

  7. Cristiano Ronaldo ahapụla otu Manchester United

  8. World Cup Qatar 2022: Lee ụfọdụ ndị ọgba bọọlụ asọmpi a ga-abụ nke ikpeazụ ha

  9. FIFA World Cup Qatar 2022: Tebụlụ asọmpi na mpụtara ha

  10. Lee ụmụ Naịjirịa na-aga 'World Cup' n'afọ a

  11. In pictures: Egwuregwu ndị a ga-eji echeta Ezenwaanyị Elizabeth II

  12. Egbe ntụ Arsenal ji bịa ọgụ anyụọla ka ọkụ na be Man Utd

  13. Eji m ụkwụ ụkpọrọ malite ịgba bọọlụ n'Aba - Uchenna Kanu

  14. Ihe mere ndị Super Falcons ji were iwe gbajọọ ọzụzụ ha

  15. Ihe mere anyị jiri zaa oku ịgbara Naịjirịa bọọlụ - Ụmụnwaanyị Super Falcons

  16. Etu ndị Super Falcons nke Naịjirịa si eke ekike oge ha anaghị agba bọọlụ

  17. African Women Cup of Nations 2022: Lee ụmụasa ga-anọchiteanya Naịjirịa n'asọmpi a

  18. Ndị 'transgender' ga-agbali bọọlụ n'otu ụmụnwoke maọbụ nwaanyị na mba Germany ugbua

    Ndị ọgbabọọlụ

    Ụmụnwoke gbanwere onwe ha bụrụ nwaanyị maọbụ nwaanyị gbanwere onwe ya bụrụ nwoke nke Bekee kpọrọ 'Transgender', nwereike ịgbara otu ụmụnwoke maọbụ nwaanyị bọọlụ ugbua na mba Germany.

    Otu jikọtara egwuregwu bọọlụ na mba Germany German football association (DFB) kwuru na ọ bụ onye ahụ ka ọ dị n'aka ịhọ ebe ọ ga-agba, mana ha kwuru na nke a emetụtaghị asọmpi Bundesliga.

    Mgbe mbụ, ọ bụ okike onye bu pụta ụwa na ihe o dere n'akwụkwọ njirimara ya ga-ekwu ma onye ahụ ọ ga-agbara otu ụmụnwaanyị maọbụ otu ụmụnwoke.

    Mana kemgbe afọ 2018, ndị mba Germany enweela ohere ịhọrọ ma ha achọrọ ịkpọpụta okike ha n'akwụkwọ njirimara ha.

    DFB kwuru na kemgbe e ji nwee ohere a, ọnụọgụgụ ndị na-achọghị ịkpọpụta okike ha bu pụta ụwa arịala.

    "Nke a metụkwara ndị ọgbabọọlụ, mere o ji dị mkpa itinye iwu doro anya."

  19. BBC Nkeji

  20. Lee ezinụlọ ụmụaka ha niile bụ ọpụrụiche n'egwuregwu