Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ndị Eze ọdịnala na ndị ụkọchukwu ekwuola ka a wụchie ndị na-akwado ịkpaoke agbụrụ

  2. Ihe ga-ebelata oke agụụ na Naịjirịa - Ọkammụta

  3. Nnamdi Kanu agbaala akwụkwọ ka gọọmenti kwụsị ikpe ya maka enweghị ikike

  4. Ọ bụ gịnị na-esere ndị nna na ndị ntorobịa Ọhanaeze Ndigbo?

  5. Igbo History: Ndị Igbo sị na ha abụghị Igbo na ihe kpatara ya

  6. Ndị nkwado Donald Trump akatọọla Tim Walz

  7. Akụkọ ụgha ndị gbapụtara ihe n'oge ngagharịiwe a na-ema na Naịjirịa

  8. Ihe mere e ji adọ ndị si mpaghara Ọwụwa Anyanwụ aka na ntị ka ha esola na ngagharịiwe

  9. Ụgwọọnwa opekatampe: Ndị ga-eri ya, ndị ọ gaghị eru aka na ihe ndị ọzọ so ya

  10. Aga m akpụpụ Bayo Onanuga n'ụlọikpe ma ọ bụrụ na ọ rịọghị m mgbaghara - Peter Obi

  11. Kamala Harris na ndị ọzọ nwereike ịnọchi anya Joe Biden n'ịzọ ọkwa Onyeisiala Amerịka

  12. Ugwọọnwa opekatampe N70,000 enweghi ebe ọ ga-eruru anyị - Ndị ọrụ Bekee

  13. Ọ dịzi Gọvanọ Uzodimma n'aka ikpebi ma ọ ga-achụ Ọkaikpe Ukwu Imo Steeti - Ndị omeiwu

  14. Ụlọomeiwu Ebonyi enweghị ikikere ịmachi ọgbakọ ‘crusade’ - Ụkọchukwu

  15. Ihe anyị ma maka Thomas Crooks bụ onye nwara igbu Donald Trump

  16. NDLEA ejichiela ọgwụike e zoro n’ime akpụkpọụkwụ na Lagos

    Ọgwụike NDLEA jichiri

    Ụlọọrụ na-ebu agha megide ịṅụ na ire ọgwụike bụ National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) ejichiela ogogo ọgwụike cocaine dị iche iche gụnyere tramadol, pentazocine, morphine sulphate, ketamine na ọtụtụ ndị ọzọ.

    Ozi ọnụ na-ekwuru NDLEA bụ Femi Babafemi wepụtara n’ọbaozi ụlọọrụ ahụ n’ụbọchị Sọnde 14 Julaị 2024, kọwara na e zoro ọgwụike ndị ahụ n’ime akpụkpọụkwụ, akwa na ngwongwo ndị ọzọ a chọrọ ịtụga mba Amerịka na Saịprọs.

    Dịka ozi ahụ siri kwuo, ọ bụ ndị ọrụ NDLEA nke ngalaba Directorate of Operations and Investigations (DOGI) nyopuru ọgwụike ndị ahụ na Legọs steeti.

    Ọgwụike NDLEA jichiri

    N’otu aka ahụ, ndị ọrụ NDLEA jichikwara ọgwụike loud arụ ya dị 440 gram nke e si Kanada atụbata Legọs steeti.

    Ka osiladị, ndị ọrụ NDLEA nọọrọ n’ụbọchị Wenezde 10 Julaị 2024 jichie otu ụgbọala na mpaghara Ewu Junction dị n’Okpuruọchịchị Esan Central oge ha nwetara kepukepu banyere ya.

    Oge ha mere nnyocha, ha chọpụtara na otu n’ime ndị njem nọ n’ime ụgbọala ahụ bụ Aminu Abdullahi gbara afọ iri atọ na abụọ (32) kwajuru ọgwụike tramadol dị puku atọ (3,000) n’ime iko custard.

    Mgbe a gbara ya ajụjụ, ọ sịrị na ya zụtara ọgwụike ndị ahụ n’Ọnịcha dị n’Anambra steeti ma buru ya na-aga Mararaba dị n’Abụja ebe ọ chọrọ ịga ree ya.

    Ọgwụike NDLEA jichiri
  17. Nnwereonwe Okpuruọchịchị ga-ebupụrụ anyị ibu arụ - Ndị gọvanọ

  18. Onyeisi ndị uweojii na Kenya agbaala arụkwaghịm

  19. Ndị a ma ama na-azọ ọkwa Onyeisiala mba Ghana na ndị osote ha

  20. Nnamdi Kanu ahapụghị okwu nnwereonwe Biafra, ọ ga-agba ụtụ n’ụlọmkpọrọ - Primate Ayodele