Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Etu ndị Udogachị siri gbaa ndị uweojii abụọ egbe n'Anambara Steeti

  2. Ikpe Blord na VDM: Ọkaikpe ewezụgala onwe ya

  3. Nsogbu ahụike ihe e ji asa eze adịgboroja na-ebute

  4. Ndịagha Naịjirịa ekposaala ogige IPOB/ESN n'Imo steeti, nweta ozu ndị mmadụ

  5. Etu ndị na-agba ọsọ ehi si zọgbuo nwaanyị dị ime n'Ọba, Anambra Steeti

  6. Ndịagha ehiwela ụlọikpe ndịagha maka ndị e boro ebubo nkwatu ọchịchị

  7. Ka ikpe Mmụọmmiriafuluanya, Eke-Hit, Onyeze Jesus na ndị ọzọ si gaa taa

  8. Ego ole a na-ere 'nomination form' na Naịjirịa, Frans na mba ndị ọzọ

  9. Oge eruola mgbe ala Igbo ga-enweta ọdọụgbọmmiri - Cosmas Maduka

  10. Njem ndọrọndọrọ ọchịchị Atiku Abubakar

  11. Oge na-adịghị anya, ntọhapụ Nnamdi Kanu ga-enwe isi - Obi Cubana

  12. DSS akpụpụla Malami na nwa ya nwoke n'ụlọikpe ọzọ maka ebubo iyi ọha egwu

  13. Etu nnukwu ọgbakọ otu pati ADC si aga n'Abuja

  14. E liela ozu Odira Nwobu n'obodo ya dị n'Anambra Steeti

  15. Tarị Naịra 3.3 Tinubu kwadoro maka ngalaba ọkụ latrik, ọ ga-eme ka ọkụ na-enwu oge niile?

  16. Nkwado Phyno mere m ihe m bụ taa - Aguero Banks

  17. Anyị kwenyere na ụlọikpe ga-anabata David Mark dịka Onyeisioche pati ADC - Atiku Abubakar

  18. Ihe mere ụlọọrụ INEC ji wepụ aha David Mark dịka onyeisioche ADC

  19. Kedụ etu Ụka Katọlik, Metọdist na Anglịkan si eme emume 'lent'?

  20. Kedụ ka agha Ịran jiri mee ka mmanụ ụgbọala dị ọnụ na Naịjirịa?