Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ala Igbo nwere ihe niile ga-eme ka egwu gị wuo ewu - Slowdog

  2. Ọ na-atọ m ụtọ ma ndị mmadụ kpọọ m onye Igbo - Genoveva Umeh

  3. E duola Andy Burnham n'iyi ọrụ dịka onye omeiwu dịka Keir Starmer gbara arụkwaghịm

  4. Gọvanọ Biodun Oyebanji emeriela ntuliaka ọkwa gọvanọ Ekiti Steeti

  5. Ihe asaa mba Amerịka na Ịran kwekọrịtara na ihe nwereike ime ka nkwekọrịta ha kpụọ afọ n'ala

  6. Ikpe a mebiri aha m kpamkpam - Dieziani Madueke

  7. Etu ikpe 'Mmụọ Mmiri Afuluanya' si gaa n'ụlọikpe

  8. Ihe ADC, APP, Accord kwuru maka mkpebi Ụlọikpe Mkpegharị banyere iwepụ aha ha n'akwụkwọ Inec

  9. Aka akparala nwaanyị ji ọkụ “candle” rekasia ahụ nwa ya na ya bi n’Anambra

  10. Ihe mere ka ndị a sị bụ ụkọchukwu adịgboroja bịara ụlọikpe

  11. Gịnị ka mkpebi ụlọikpe maka ADC na pati ndị ọzọ pụtara

  12. Abụ m onye nkwado Peter Obi ruo echi - Aisha Yesufu

  13. Rabiu Kwankwaso: Ọ dịghị njọ ịnabata ndị Boko Haram chegharịrị echegharị

  14. Nkọwa onye nkụzi m mere m ji nabata ịza Black Sheep - Tuff King

  15. June 12: Igwe mmadụ pụtara mee ngagharịiwe maka ọnọdụ nchekwa na ọtanisi

  16. Gịnị mere e ji enyocha Mark Okoye bụ onyeisioche SEDC?

  17. Nnamdi Kanu agbaala gọọmentị akwụkwọ sị ka a kwụọ ya ego iti aka n'obi maka 'njide iwu na-akwadoghị'

  18. Ihe mere mụ na Peter Obi ji hapụ ADC... - Kwankwaso

  19. Ndị ụkọchukwu Gọọmenti Anambra Steeti boro ebubo na ha bụ ndị amụma ụgha

  20. Emmanuel Kanu gbalịrị inye m aka azụ -Ọkaikpe Majie Kuje