Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. E gburu Somtochukwu Maduagwu egbu, ekweghị m na nwa m si ụlọelu wutuo- Nna ya

  2. Etu ọchịchị PDP siri laa ka naị na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa

  3. Raila Odinga bụ 'nna ọchịchị onye kwuo uche ya' na Kenya anwụọla ka ọ gbara afọ 80

  4. Nnamdi Kanu: O nwereike irite mgbaghara Onyeisiala?

  5. Gịnị ka iwu Naịjirịa kwuru maka asambodo adịgboroja?

  6. Gịnị mere ọnụahịa mmanụ gaasị eji esi nri ji arị-elu ugbua?

  7. Gịnị sere okwu n'etiti ụlọọrụ Dangote Refinery na ndị ọrụ mmanụ agbịdị PENGASSAN?

  8. Mwakpo Kwara: Ihe anyị ma maka ihe na-akpọtụ n'ala Afonja

  9. Lee Sarah Mullally, nwaanyị mbụ a họpụtara dịka Achbishọpụ Canterbury nke Anglịkan

  10. Rita Daniels: Aniọma bụ Igbo, onye na-aza aha Igbo sị na ya abụghị Igbo amaghị ntọala ya

  11. Ndị ojiegbe gbara m egbe maka m na-azọ Gọvanọ Anambra Steeti - Jude Ezenwafor ji ọkọlọtọ PDP azọ ọkwa

  12. Ncheta nwereonwe afọ 65: Obi, Atiku adọọla aka na ntị maka ọnọdụ Naịjirịa

  13. 'Achọrọ m ka INEC nyochaa asambodo ndị niile na-azọ ọkwa gọvanọ n'Anambra steeti'

  14. Chinedu Agu: Ihe anyị ma maka Ọkaiwu a tụnyere na mkpọrọ maka ebubo ịkatọ Gọvanọ Imo steeti

  15. Ụlọikpe enweghị ikike ịṅụ ikpe Sịnetọ Natasha - Ọkaiwu Idahosa

  16. Lee ọnọdụ ụfọdụ ụlọakwụkwọ dị n'Abia Steeti dịka ụlọakwụkwọ mepere n'agba ọhụrụ a

  17. Ihe mere m jiri mepe ụlọọgwụ ebe a na-agwọ ndị nwere ọrịa ụbụrụ na-efu n'Anambra - Ebuka Obi

  18. Gọvanọ Fubara a wuchiela n'ọdụgbọelu Ọmagwa, dị na Pọtakọtụ

  19. Ọkụ repịara ngwaahịa m niile - Onye na-ere akwa na Mandilas Market, Legọs

  20. Ihe asaa a gaghị echefu banyere ngagharịiwe ndị ntoroọbịa mere na mba Nepal