Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ọnọdụ Fubara dịka nke onye a na-akpagbu mechara hụụ onye na-akpagbu ya n'anya - PDP

  2. Ụlọomeiwu Sịnetị akwadola ka Tinubu zigaa ndịagha na mba Bene Rịpọblik

  3. Nnamdi Kanu arịọla ka ụlọikpe kpọgaa ya n'ụlọmkpọrọ dị n'Abuja

  4. Mwakpo ndị ojiegbe mere n'ụlọụka Anglịkan n'obodo Lilu dị n'Anambra Steeti, lee ihe anyị ma

  5. Onyeisiala Tinubu eduola Ọchịagha Musa Christopher n'iyi ọrụ dịka mịnista nchekwa Naịjirịa

  6. A gaala n'ihu jichie ndị enyemaka Timipre Sylva kemgbe ọnwa Ọgọst - Bokoru

  7. Ihe anyị ma maka ụmụnwaanyị Kamerun abụọ a tọọrọ ma hụụ ozu ha n'osimiri Omambala, Anambra Steeti

  8. Guinea-Bissau: Umaro Sissoco Embaló agbagaala mba Senịgal dịka ndịagha napụrụ ya ọchịchị n'ike

  9. Odira Nwobu na-akwado ịkwaba n'ụlọ ọhụrụ ya n'ọnwa Disemba tupu ọ nwụọ- Arthur Scott, enyi ya

  10. Odira Nwobu: Ọ bụghị ya na nwaanyị nọ n'oge ikpeazụ ya - Ọkaiwu Chukwudi

  11. Ike Ekweremadu: Ihe mere mba Briten ji jụa inye Naịjirịa ohere ịkpọlata ya

  12. Ịchụ nta ndị na-egbu mmadụ, na-ere akụkụ ahụ mmadụ maka 'ịgwọ ọgwụ anwansi'

  13. Izite ndịagha, mmachi 'visa' na ụzọ ndị ọzọ Amerịka nwere ike isi taa Naịjirịa ahụhụ dịka mba 'e kwesịrị ilebara anya'

  14. Ọgbaghara adaala n'isiụlọọrụ pati PDP n'Abuja

  15. O nweghị onye m naara ala ya n'ike na Ngor-Okpala - Ebuka Obi

  16. Mmachi asụsụ ọdịbendị bụ iweghachi anyị n'aka ọchịchị Briten - Ndị nkuzi

  17. Willie Obiano: "Esi m n'ụra teta ma na-anụ akụkọ kwuru na anwụọla m"

  18. Gịnị butere esemokwu metụtara ụlọngosinka ego ya dị $25m na akpụrụakpụ Bini e si ala Bekee weghachi?

  19. Kedụ ndị bụ Ụmụ Ọma otu Amnesty kwuru na-eyi ọha egwu n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?

  20. Inec enyela Gọvanọ Soludo asambodo mmeri na ntuliaka ọkwa gọvanọ Anambra Steeti