You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ihe onye ezinaụlọ Anthony Joshua kwuru banyere ihe mberede o nwere

  2. 4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé

  3. Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho

  4. Etu obi dị ndị Naịjirịa na mmeri ha meriri ndị mba Yuganda

  5. Lee etu ndị Super Eagles si akwado maka asọmpi ha na Yuganda

  6. Kirie ihe ọhụrụ ndị otu Super eagles na ndị nkwado ha kwuru maka asọmpi Afcon 2025

  7. Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe

  8. AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a

  9. Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles

  10. Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025

  11. Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ

  12. Afcon afọ 2025: Kedụ mgbe ọ ga-ebido, kedụ mba na mba ga-achịpụ ya na ihe ndị ọzọ banyere ya

  13. Onyeisiala Bola Tinubu ekweela ndị Super Falcons ọtụtụ nkwa gunyere ego, ụlọ

  14. Ihe niile i kwesịrị ịma banyere asọmpị Iko Afrịka ụmụnwaanyị Wafcon 2024

  15. Ụfọdụ ihe i kwesịrị ịma gbasara 'Chairman' Christian Chukwu

  16. Mmasị m nwere n'ịbụ onyendu mere m jiri malite ịchịkọta ndị ọgba bọọlụ - Emeka Cavani

  17. Ademola Lookman bụ ọkacha agba bọọlụ ebe Chiamaka Nnadozie bụ ọkacha eche bọọlụ n'Afrịka n'afọ 2024

  18. Agamnihu m nwetara n’ihe karịrị afọ abụọ bụ nnọọ nke dị ezigbo mma - Ademola Lookman

  19. Bruno Labbadia: Ihe ị kwesịrị ịma maka nwamadị ahụ kagburu ịchịkọta 'Super Eagles'

  20. Paralympic 2024: Shaun Anderson ji otu aka agba nta na etu egwuregwu si zọọ ya