You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya
Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Akụkọ kachasị mkpa taa: Ipob gbara akaahịa taa
Akụkọ dị mkpa: Ndị agha ụgbọelu agbasala ọhịa Sambisa
Akụkọ dị mkpa: MASSOB akwadola Bianca Ojukwu
Ụkọ mmanụ ụgbọala na-esi
Akụkọ dị mkpa taa: Tọghapụ Elzakzaky - Shiite
Akụkọ kachasị mkpa: Gịnị butere nchabi ụgwọnwa ndị ntaakụkọ n'Abia steeti
Akụkọ kachasị: Rochas achụọla ndị ọrụ 13
Akụkọ kachasị mkpa: Kedụ mgbe a ga-agbapụta Leah Sharibu?
Ngalaba NHSA adọọla aka na ntị maka idemmiri
'Ihe mere anyị ji kwe ka Davido gaa njem'
Ọgbaaghara eriela ndụ mmadụ atọ na Saụt Afrịka
Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a: Gọvanọ Ugwuanyi ego ọnwa ndị nọ ezumike nka arigoola ruo nde 500
Akụkọ ga-amasị gị n'ụtụtụ a: Uweojii akaparala umụnwoke ndị ha sị na-eri onwe ha na Legọs
Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a: Inec agọrọla aka na ụkwụ
Ndị uweojii egbochiela mwakpo ụlọụka na Jos
Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a: Ọghọm karịrị uru dị n'ịṅụ mmanya
Akụkọ dị mkpa na mgbede a: Ebola ka na-egbu ndị mmadụ na-aga
PDP enyela Buhari awa 24 ịnwụchi ndi ndu Miyetti Allah
Akụkọ dị mkpa na mgbede a: Buhari agaala Daura