Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Anyị nwuchiri ụfọdụ ndị 'Yoruba Nation' wakporo ụlọọrụ anyị na Legọs Steeti taa - Ndị uweojii

  2. Bola Tinubu Inauguration: Lee nwale ise na-echere onyeisiala ọhụrụ Naịjirịa

  3. Ooni of Ife, Pete Edochie handshake: Ihe ndị chiri echichi Igbo na Yoruba na-ekwu

  4. Dangote Refinery: Ihe ndị ị kwesịrị ịma maka ụlọ nrụpụta ọhụrụ a

  5. Etu ndị ekperima si wakpo ma gbuo ndị ọrụ mba Amerịka n'Ogbaru

  6. Ụlọịkpe mkpegharị akwụstula ikpe kagburu mmeri Alex Otti

  7. Nke bụ eziokwu na mwakpo ndị ojiegbe mere n'obodo anyị - Awgbu President General

  8. Emmanuel Iwuanyanwu: Ọ bụ isi kara aka ga-ebuli okiti nke Ohaneze Ndigbo

  9. Anambra US Convoy Attack: Ndị uweojii agbapụtala mmadụ abụọ ndị ekperima tọọrọ n'Ogbaru

  10. Gịnị ka gọọmentị Anambra Steeti na-eme iji kwụsị oke ihe mberede okporoụzọ na mpaghara Agu-Awka?

  11. Lee ndị ọkaikpe nọn'isi ikpe ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'ụlọikpe mkpegharị

  12. Ihe omimi etu e si degharịa mpụtara ntuliaka n'ụfọdụ ebe na Naịjirịa

  13. Kosi kara imalite inyere m aka na nleta nna ya dara ahụ kemgbe afọ 26 – Nne nwaada a magburu

  14. Imo state: Gọọmenti Naịjirịa amalitela ịkwara mmiri Oguta/Orashi ụzọ banye n'osimiri Atlantic

    Hope Uzodimma na Yemi Osinbajo
    Nkọwa foto, Hope Uzodimma na Yemi Osinbajo n'Imo steeti

    Osote onyeisiala Naịjirịa bụ Yemi Osinbajo agbapeela ọrụ imalite ịkwara mmrịrị Oguta na Orashị dị n'Imo steeti ka ọ banye nke ọma na nnukwu mmiri mba ụwa bụ Atlantic Ocean.

    Osinbajo kwuru na ya bụ ọrụ, nke a kpọrọ "Oguta/Orashi River development project", bụ nke ga-eweta ezigbo mmepe na mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.

    Ya bụ mmemme ka e mere ụnyaahụ Tọzde 11th Mee 2023 n'okpuru ọchịchị Oguta dị n'Imo steeti.

    Osinbajo kwere nkwa na ya bụ "dredging" a malitere na mmiri Oguta bụ iji kwalite azụmahịa na mmekọrịta n'etiti ndị Igbo na obodo ndị ọzọ n'Afrịka nakwa n'ụwa niile.

    Uzodimma na Osinbajo
    Nkọwa foto, Uzodimma na Osinbajo

    O kwuru na ndị so na ya bụ nkwekọrịta gụnyere ndị ọrụ agha Naijirịa, gọọmenti Imo steeti, nakwa gọọmentị etiti nke onyeisiala Muhammadu Buhari nọ n'isi ya.

    N'okwu nke ya, onyeisi Ohaneze Ndigbo bụ Chief Emmanuel Iwuanyanwu kwuru na obi dị ya ụtọ na ụdị mmepe a a na-achọ ka mgbe amalitela, were rịọ ka arụruo ya n'isi njedebe.

    Iwuanyanwụ jikwa ohere ahụ rịọ ka onyeisiala Buhari tọhapụ Mazi Nnamdi Kanu tupu orituo n'ọkwa na Mee 29th.

    Onye ji ọkwa Chief of Naval Staff, bụ Vice Admiral Awwal Gambo, kwuru na ya bụ "dredging" nke mmiri Oguta /Orashi ga-akwalite akụnụba Imo nakwa Naịjirịa wee kelee gọọmenti ka o siri nye ndị ọrụ Navy ọrụ nchewa ebe ahụ.

    Gọvanọ Hope Uzọdimma dugharịrị ndị niile zukọrọ na ya bụ ebe ịgba akaebe na ọrụ amalitela.

  15. Igbo culture: Ịtụ nzu, ịji akwụkwọ ube machie nkwụelu na ihe nrịbama ndị ọzọ dị omimi n'Ala Igbo na ihe ha pụtara

  16. Supreme Court: Ihe ndị mere taa n'Ụlọikpe Kachasị n' ikpe Atiku,Obi megide Tinubu

  17. Ana m enyefe mmeri m n'aka Chukwu nakwa ndị Osun - Gọvanọ Ademola Adeleke

  18. Ndị uweojii anwụchiela ndị a sị ji mmanwụ chụpụ otu nwaanyị n'Ogbaru, Anambra

  19. Election Tribunal: E higharịala ikpe Peter Obi na Labour Party maka Ntuliaka 2023

  20. Kedụ mba ndị nọ na Commonwealth nke Eze Charles III bụ onyeisi ya?