Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka
Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Esitere m n'usekwu m wube ụlọahịa a ma ama ugbua – Nelly Agbogu hibere Naija Brand Chick
Iji aka ekpe nye maọbụ nara mmadụ ihe ọ bụ arụ?
Ihe ndị uweojii kwuru gbasara nwaanyị dị ime a kwụgburu n'osisi n'Anambra steeti
Etu obodo dị iche iche n'ala Igbo si edu nwaanyị na-ala di ụlọ
Ihe anyị ma maka ebubo na Seyi Tinubu kụrụ Atiku Isah, onyeisi NANS duka duka
'Ọ bụ ejije Cry for Help mere ka onye niile mara m' - Nkiru Sylvanus
Ihe anyị ma mere EFCC ji nwụchie E-money
Ikpeazu, Etiaba, ndị ọzọ esonyela ndị ọkaiwu Nnamdi Kanu - Ejimakor
Ihe ndị ga-awapụ Soludo, Ukachukwu, Muoghalu ọgọdọ n'ukwu na ntuliaka Gọvanọ Anambra
Onye bụ Kadịnal Peter Ebere Okpaleke nwa Naịjirịa tozuru ịzọ ọkwa Popu?
Ihe anyị ma banyere ụlọọrụ Innoson a kụkpọrọ n'Anambra steeti
Wike na Fubara: Enyi abụọ na-alụ ọgụ mana lee ndị na-ata ahụhụ ya na Rịvas Steeti
Pascal Dozie hibere ụlọakụ Diamond Bank alaala mmụọ
Nne m maara agụ egwu m niile, ọ bụ ya kachasị akwado m - Jeriq
Etu ndị obodo Ngbo dị n'Ebonyi Steeti si achụ ndị dibịa 'okeite' na ezenwaanyị ọsọ ụkwụ erughi ala
Kwụsị ịbo ndị Igbo ebubo maka ndị ugwu e gburu n'Uromi, Edo steeti – Ohanaeze Ndigbo
Etu akwamozu na oliliozu Humphery Nwosu si gaa n'obodo Ajalli dị n'Anambra Steeti
Ọ gịnị butere nghọtahie n'etiti Sinetọ Nwebonyi na Oby Ezekwesili?
Ihe anyị chọpụtara gbasara onye Nollywood bụ Nkechi Nweje a sị nwụrụ
