Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ihe ndị uweojii na osote gọvanọ Anambra Steeti gwara ndị Aguleri na Umuerim

  2. Aguleri na Umuoba Anam: Ndị ọnụ na-eru n'okwu etinyela anya n'ọgbaaghara dapụtara n'etiti obodo abụọ ahụ

  3. Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 02, 2026

  4. Nigeria Independence Day: Ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ Tinubu kwuru

  5. Ebubo asambodo adịgboroja bụ nkata ndị iro m kpara - Uche Nnaji

  6. Ọ bụ ndị na-agba m mgba okpuru malitere ebubo asambodo adịgboroja - Uche Nnaji

  7. Agara m tụọ ndụ mmanụ -Onyeisiala Bola Tinubu

  8. A ga-ekpunye onye ntaakụkọ okpueze dịka Igwe obodo Tooro na mba Uganda

  9. Nkọwa ụka Katọlik banyere ịmụta mmadụ na mmiri chukwu

  10. Harrison Anazodo: Ihe mere n'ikpe Ụkọchukwu a nwụchiri maka ebubo ịnapụ ọtụtụ mmadụ nwunye ha

  11. INEC ekwuola ihe ha ga-eji akụrụngwa Ai mee na ntuliaka 2027

  12. Ndị uweojii Anambra ezigarala DPP akwụkwọ nnyocha gbasara ikpe nwaanyị e boro ebubo imetọ nwa ya

  13. UNGA: Ihe ndị na-akpọtụ dịka Shettima nọ New York

  14. Etu ndị ọchịchị Nigeria si zuo ego ma zụọ ọtụtụ ụlọ ruru nde dọla $271 n'America - Nnyocha

  15. Etu idemmiri si kpaa mkpamkpa n'Anambara Steeti n'izu a

  16. Gịnị bụ 'Rainbow Coalition' na-esere ndị gọvanọ APC na Nyesom Wike?

  17. Niger Bridge: Etu ọrụ ịrụzi akwammiri a kwụ ugbua

  18. Uche Nnaji: Ihe asatọ merela ya n'okwu asambodo adịgboroja na ebumnobi ya ịchị Enugwu na oge o mere

  19. UNGA: Onyeisiala Tinubu ga-alọghachi Nigeria na ngwụcha izu a - Obi ọchịchị

  20. Anambra kwesịrị ịkwado gọọmenti etiti – Ka Soludo kwuru dịka ọ gara n'ihu ịpịasu Peter Obi