You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Off Cycle elections 2023: Diri ekelela ndị Bayelsa maka mmeri ya

Ntuliaka ọkwa Gọvanọ na Kogi, Bayelsa na Imo steeti ka o si aga.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chimezie UcheAgbo, Uche Akolisa, Ikechukwu Kalu, Chukwunaeme Obiejesi and Jessica Nwankwo

  1. Jude Ezenwafor: Ka anyị jụọ ajụjụ anyị

  2. BudgIT ekwuola na Enugwu, Abịa na Anambra nwereike ịkwụrụ onwe ha ma e wezuga enyemaka Gọọmenti Etiti

  3. Ihe anyị ma maka nwaanyị a manyere ka ọ ṅụọ mmiri e ji saa ozu di ya n'Imo Steeti

  4. Atọhapụla Sowore, Aloy Ejimakor na ndị ọzọ gara me ngagharị iwe maka ntọhapụ Nnamdi Kanu n'ụlọmkpọrọ Kuje

  5. Nkenye ndịda ọwụwa anyanwụ steeti ọhụrụ ga-abara onye ọbụla uru - Nnachi

  6. Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị kaa nka n'ụwa

  7. Kọmitii Ụlọomeiwu Naịjirịa akwadola ka e kepụtakwuo otu steeti na mpaghara South-East

  8. 'Amalitere m Open Sharaton site n'isi moi moi n'akụkụ okporoụzọ New Haven Enugwu'

  9. Alassane Ouattara gbara afọ 83 emeriela n'agba nke anọ ya dịka Onyeisiala Iviri Kostu

  10. Unu na-akụtu ụlọahịa iji kpochapụ akụnaụba ndị Igbo – ASITU na-agwa Gọọmenti Legọs

  11. Onyeisiala Tinubu eduola Joash Amupitan n'iyi ọrụ dịka Onyeisi ọhụrụ nke ụlọọrụ INEC

  12. Ndịagha sị na aka ha akparala otu onyeisi Ipob/ESN a kpọrọ 'Gentle'

  13. Ndị Aku Okigwe arịọla gọọmenti Imo steeti ka ọ napụta ha n'aka 'Gentle'

  14. Madagaska: Etu e si weghara ọchịchị n'ike na mba Afrịka dị icheiche n'ime afọ isii

  15. Etu ọchịchị PDP siri laa ka naị na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa

  16. Raila Odinga bụ 'nna ọchịchị onye kwuo uche ya' na Kenya anwụọla ka ọ gbara afọ 80

  17. Nnamdi Kanu: O nwereike irite mgbaghara Onyeisiala?

  18. Asụsụ Igbo edugaala m ọtụtụ obodo n'ụwa - Chief Imo

  19. Gịnị ka iwu Naịjirịa kwuru maka asambodo adịgboroja?

  20. Gịnị mere ọnụahịa mmanụ gaasị eji esi nri ji arị-elu ugbua?