You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.

Take me to the main website

Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka

Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Gọọmenti dutere ndị agha, mechie ụlọakwụkwọ, ụlọọgwu na ahịa obodo anyị - Ndị Amasiri n'Ebonyi

  2. James Okoye: Ihe mere m ji sị na akachaala m

  3. Ọtụtụ ihe mere m ji hapụ Lebọ Pati banye APC - Chimaobi Atu

  4. Onitsha Main Market: Gọọmentị Anambara steeti amalitela ịkwatu ụlọ na ọdọahịa ndị adabanyeghị n'iwu

  5. Anyị wakporo Mother Valley, kpaa ndị Ipob/ESN eze- Ndịagha Naijiria

  6. ADC ajụla usoro ntuliaka ọhụrụ Inec hazigharịrị

  7. A tụọla Akwa Ọkụkọ mkpọrọ ọnwa iri na otu

  8. Ndị ọrụ DSS anwụchiela otu nwoke maka mwakpo a wakporo Peter Obi na ndị ọzọ n'Edo steeti

  9. Ihe mwakpo mere Peter Obi na Edo steeti

  10. Ihe ndị dị na nnyocha Amerịka mere banyere ogbugbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa

  11. O nweghi ihe Nnamdi Kanu mere Sunday Igboho na-emeghi - Sịnetọ Abaribe

  12. Ihe dị na nnyocha Amerịka mere banyere mkpagbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa

  13. Onyeisiala Tinubu bilie buo agha megide ogbugbu ndị mmadụ na Naịjirịa - Sịnetọ Abaribe

  14. Ndị omekome bịara inwuchi m n'Enugwu iji gbochie ọgbakọ ekpere Zion - Ebuka Obi

  15. Lee ihe anyị ma maka otu 'City Boys na 'Village Boys' n'ewu ewu

  16. Trump ewebatala ụtụisi 10% ọhụrụ dịka Ụlọikpe Kachasị jụchara ịnabata ụtụisi mbubata ngwaahịa

  17. Ụlọomeiwu Anambara Steeti akpọghachitela Bernad Udemezue

  18. Ndị uweojii na-aga n'ihu na-enyocha Andrew dịka a tọhapụrụ ya n'ụlọmkpọrọ

  19. 'Ihe m ga-eme ma m bụrụ onyeisioche FCT' - Dantani

  20. 'Adị m afọ 33, osote m dị afọ 26 na-azọ isioche Amac n'Abuja' - Ugoh