Aba Fashion Week 2021: Ka o si aga na ngosi ihe ejiji ndị e mepụtara n'Aba

Mgbe e biputara ya

Lee etu o si aga n'emume ngosi akwa na akpụkpọụkwụ 'Made in Aba' na-aga ụgbua n 'Aba Fashion Week' nke afọ 2021.

Onye ejiji
Nkọwa foto, E tipụtara uwe dị iche iche n'ihe ngosi 'Aba Fashion Week afọ 2021
Onye ejiji
Nkọwa foto, E tipụtara uwe dị iche iche n'ihe ngosi Aba Fashion Week afọ 2021
Onye ejiji
Nkọwa foto, E tipụtara uwe na-apụ ọkụ n'ihe ngosi 'Aba Fashion Week' afọ 2021
Aba Fashion Week
Nkọwa foto, E tipụtara uwe dị iche iche n'ihe ngosi Aba Fashion Week afọ 2021
onye ejiji
Nkọwa foto, Ma nwoke, ma nwaanyị nwere ejiji nke ha n'Aba Fashion Week' nke afọ 2021
Ndị ejiji
Nkọwa foto, Akwa ụmụnwoke na-aba n'anya sokwa pụta ihe n'ihe ngosi Aba Fashion Week afọ 2021
Ndị na-agbara anya ha Ekeresimesi
Nkọwa foto, E tipụtara uwe dị iche iche n'ihe ngosi Aba Fashion Week afọ 2021
Ndị ejiji
Nkọwa foto, Ihe ngosi 'Aba Fashion Week' afọ 2021 nke okporo mere na 'Brass Junction'
Ejiji
Nkọwa foto, Ejiji e jiri n'Aba Fashion Week afọ 2021
Akpụkpọụkwụ Aba
Nkọwa foto, Aba na-amasị aka n'ihe ejiji si mba ofesi
Akpụkpọụkwụ ụmụnwaanyị Aba na-apụ ọkụ
Nkọwa foto, Akpụkpọụkwụ ụmụnwaanyị Aba na-apụ ọkụ
E tipụtara uwe dị iche iche n'ihe ngosi Aba Fashion Week afọ 2021
Nkọwa foto, E tipụtara uwe dị iche iche n'ihe ngosi Aba Fashion Week afọ 2021